Mak 16:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mgbe ha banyere n’ili ncheta ahụ, ha hụrụ nwa okorobịa nọ ọdụ n’akụkụ aka nri bụ́ onye yi uwe mwụda ọcha, o wee ju ha anya.+
5 Mgbe ha banyere n’ili ncheta ahụ, ha hụrụ nwa okorobịa nọ ọdụ n’akụkụ aka nri bụ́ onye yi uwe mwụda ọcha, o wee ju ha anya.+