Matiu 2:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee biri n’obodo a na-akpọ Nazaret,+ ka e wee mezuo ihe e kwuru site n’ọnụ ndị amụma, sị: “A ga-akpọ ya onye Nazaret.”+ Matiu 21:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ìgwè mmadụ ahụ nọ na-akọ, sị, “Onye a bụ Jizọs onye amụma,+ onye Nazaret nke Galili!”
23 O wee biri n’obodo a na-akpọ Nazaret,+ ka e wee mezuo ihe e kwuru site n’ọnụ ndị amụma, sị: “A ga-akpọ ya onye Nazaret.”+