Levitikọs 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe ụbọchị ime onwe ya ka ọ dị ọcha maka nwa nwoke ma ọ bụ nwa nwaanyị zuru, ọ ga-ewetara onye nchụàjà nwa ebule na-agafebeghị otu afọ maka àjà nsure ọkụ+ nakwa nwa kpalakwukwu ma ọ bụ nduru+ maka àjà mmehie n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.
6 Mgbe ụbọchị ime onwe ya ka ọ dị ọcha maka nwa nwoke ma ọ bụ nwa nwaanyị zuru, ọ ga-ewetara onye nchụàjà nwa ebule na-agafebeghị otu afọ maka àjà nsure ọkụ+ nakwa nwa kpalakwukwu ma ọ bụ nduru+ maka àjà mmehie n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.