Aịzaya 40:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka e mee ka ndagwurugwu niile dị elu,+ meekwa ka ugwu ukwu niile na ugwu nta niile dị ala.+ Ala dị mkputamkpu ga-aghọ ala dị larịị, ala na-adịghị larịị ga-aghọkwa mbara ala dị larịị.*+
4 Ka e mee ka ndagwurugwu niile dị elu,+ meekwa ka ugwu ukwu niile na ugwu nta niile dị ala.+ Ala dị mkputamkpu ga-aghọ ala dị larịị, ala na-adịghị larịị ga-aghọkwa mbara ala dị larịị.*+