Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọrụ Ndịozi 10:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Ọ bụ nwoke obi ya dị ọcha,+ onye ya na ezinụlọ ya dum na-atụ egwu Chineke.+ Ọ na-enyekwa ndị mmadụ ọtụtụ onyinye ebere,+ na-arịọsikwa Chineke arịrịọ ike mgbe niile.+

  • 2 Ndị Kọrịnt 8:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 kama site n’ime ka ihe hara nhata, ka ihe mafọọrọ unu wee mejuo ihe kọrọ ha ka ọ dị ugbu a, ka ihe mafọọrọ ha wee mejuokwa ihe kọrọ unu, ka e wee nwee ịha nhata.+

  • 1 Timoti 6:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 ka ha na-arụ ọrụ ọma,+ ka ha bụrụ ọgaranya n’ezi ọrụ,+ ka ha na-emesapụ aka, ka ha dịrị njikere inye ndị ọzọ ihe,+

  • Jems 2:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 Ọ bụrụ na nwanna nwoke ma ọ bụ nwanna nwaanyị gba ọtọ, n’enweghịkwa ihe oriri ga-ezuru ya n’ụbọchị,+

  • 1 Jọn 3:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Ma onye ọ bụla nke nwere ihe ụwa a nke e ji ebi ndụ+ ma hụ nwanna ya ka ọ nọ ná mkpa,+ ma o nweghị ọmịiko n’ebe ọ nọ,+ olee otú ịhụnanya maka Chineke si dịrị n’ime ya?+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya