Jọn 1:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ya mere, ha jụrụ ya ajụjụ, sị ya: “Gịnịzi mere i ji na-eme baptizim+ ma ọ bụrụ na ọ bụghị gị bụ Kraịst ma ọ bụ Ịlaịja ma ọ bụ Onye Amụma Ahụ?”
25 Ya mere, ha jụrụ ya ajụjụ, sị ya: “Gịnịzi mere i ji na-eme baptizim+ ma ọ bụrụ na ọ bụghị gị bụ Kraịst ma ọ bụ Ịlaịja ma ọ bụ Onye Amụma Ahụ?”