Mak 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ na-ekwusakwa, sị: “Onye ka m ike na-abịa n’azụ m; erughị m eru ihulata tọpụ eriri akpụkpọ ụkwụ ya.+ Ọrụ Ndịozi 13:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma mgbe ozi Jọn na-agwụcha, ọ sịrị, ‘Gịnị ka unu chere na m bụ? Ọ bụghị m bụ ya. Kama, lee! e nwere onye na-abịa n’azụ m nke m na-erughị eru ịtọpụ akpụkpọ ụkwụ ya.’+
7 Ọ na-ekwusakwa, sị: “Onye ka m ike na-abịa n’azụ m; erughị m eru ihulata tọpụ eriri akpụkpọ ụkwụ ya.+
25 Ma mgbe ozi Jọn na-agwụcha, ọ sịrị, ‘Gịnị ka unu chere na m bụ? Ọ bụghị m bụ ya. Kama, lee! e nwere onye na-abịa n’azụ m nke m na-erughị eru ịtọpụ akpụkpọ ụkwụ ya.’+