Maịka 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma ha onwe ha amaghị echiche Jehova, ha aghọtaghịkwa nzube ya;+ n’ihi na ọ ga-achịkọta ha dị ka ùkwù ọka* a ka gbutere egbute, nke e bu aga n’ebe nzọcha ọka.+
12 Ma ha onwe ha amaghị echiche Jehova, ha aghọtaghịkwa nzube ya;+ n’ihi na ọ ga-achịkọta ha dị ka ùkwù ọka* a ka gbutere egbute, nke e bu aga n’ebe nzọcha ọka.+