1 Samuel 16:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Samuel wee were mpi mmanụ+ ahụ tee ya mmanụ n’etiti ụmụnne ya. Mmụọ Jehova wee malite ịkpa ike n’ahụ́ Devid malite n’ụbọchị ahụ gaa n’ihu.+ E mesịa, Samuel biliri laa Rema.+ 1 Ihe E Mere 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị a ka a mụụrụ ya na Jeruselem:+ Shimia+ na Shobab+ na Netan+ na Sọlọmọn,+ ụmụ anọ Bat-shiba+ nwa Amiel mụrụ,+ Matiu 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jesi amụọ Devid+ bụ́ eze.+ Devid mụrụ Sọlọmọn,+ bụ́ onye nwunye Yuraya mụụrụ ya;
13 Samuel wee were mpi mmanụ+ ahụ tee ya mmanụ n’etiti ụmụnne ya. Mmụọ Jehova wee malite ịkpa ike n’ahụ́ Devid malite n’ụbọchị ahụ gaa n’ihu.+ E mesịa, Samuel biliri laa Rema.+
5 Ndị a ka a mụụrụ ya na Jeruselem:+ Shimia+ na Shobab+ na Netan+ na Sọlọmọn,+ ụmụ anọ Bat-shiba+ nwa Amiel mụrụ,+