Rut 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Boaz wee kpọrọ Rut, o wee bụrụ nwunye ya, ya na ya wee nwee mmekọahụ. Jehova wee mee ka ọ tụrụ ime,+ o wee mụọ nwa nwoke.
13 Boaz wee kpọrọ Rut, o wee bụrụ nwunye ya, ya na ya wee nwee mmekọahụ. Jehova wee mee ka ọ tụrụ ime,+ o wee mụọ nwa nwoke.