Jenesis 29:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 O wee tụrụ ime ọzọ mụọ nwa nwoke wee sị: “Ugbu a, m ga-eto Jehova.” O wee gụọ ya Juda.+ E mesịa, ọ kwụsịrị ịmụ nwa. Rut 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ka ụlọ gị dịkwa ka ụlọ Pirez, onye Tema mụụrụ Juda,+ site n’ụmụ Jehova ga-enye gị bụ́ ndị nwaanyị a ga-amụ.”+ 1 Ihe E Mere 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ Tema+ nwunye nwa ya mụụrụ ya Pirez+ na Zira. Ụmụ niile Juda mụrụ dị mmadụ ise. Matiu 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Juda amụọ Pirez+ na Zira, bụ́ ndị Tema mụụrụ ya;Pirez amụọ Hezrọn;+Hezrọn amụọ Ram;+
35 O wee tụrụ ime ọzọ mụọ nwa nwoke wee sị: “Ugbu a, m ga-eto Jehova.” O wee gụọ ya Juda.+ E mesịa, ọ kwụsịrị ịmụ nwa.
12 Ka ụlọ gị dịkwa ka ụlọ Pirez, onye Tema mụụrụ Juda,+ site n’ụmụ Jehova ga-enye gị bụ́ ndị nwaanyị a ga-amụ.”+