Diuterọnọmi 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Unu elela Jehova bụ́ Chineke unu ule,+ dị ka unu lere ya ule na Masa.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ka anyị gharakwa ile Jehova+ ule, dị ka ụfọdụ n’ime ha lere ya ule,+ agwọ wee laa ha n’iyi.+