Matiu 8:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee matịa aka ya bitụ ya, sị: “Achọrọ m. Dị ọcha.”+ Ozugbo ahụ, a sachapụrụ ekpenta ya.+ Mak 1:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Ekpenta ahụ pụrụ n’ahụ́ ya ozugbo, o wee dị ọcha.+