Matiu 4:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ya mere, oké ìgwè mmadụ si na Galili+ na Dikapọlis na Jeruselem+ na Judia na ofe Jọdan soro ya. Mak 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma Jizọs na ndị na-eso ụzọ ya pụrụ gaa n’oké osimiri; oké ìgwè mmadụ ndị si Galili na Judia sokwaara ya.+ Jọn 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma oké ìgwè mmadụ nọ na-eso ya, n’ihi na ha na-ahụ ihe ịrịba ama ndị ọ na-eme n’ahụ́ ndị ọrịa.+
7 Ma Jizọs na ndị na-eso ụzọ ya pụrụ gaa n’oké osimiri; oké ìgwè mmadụ ndị si Galili na Judia sokwaara ya.+