Luk 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ya mere, ma ndị Farisii ma ndị odeakwụkwọ nọ na-atamu, sị: “Nwoke a na-anabata ndị mmehie, sorokwa ha na-eri ihe.”+
2 Ya mere, ma ndị Farisii ma ndị odeakwụkwọ nọ na-atamu, sị: “Nwoke a na-anabata ndị mmehie, sorokwa ha na-eri ihe.”+