Matiu 8:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Mgbe o ruru n’ofe nke ọzọ, n’ime obodo ndị Gadara,+ mmadụ abụọ mmụọ ọjọọ ji,+ ndị si n’ebe e nwere ili ncheta na-apụta, zutere ya, ha na-eme ihe ike nke ukwuu, nke na ọ dịghị onye nwere obi ike ịgafe n’okporo ụzọ ahụ. Mak 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha wee rute n’ofe nke ọzọ nke oké osimiri ahụ n’ime obodo ndị Gerasa.+
28 Mgbe o ruru n’ofe nke ọzọ, n’ime obodo ndị Gadara,+ mmadụ abụọ mmụọ ọjọọ ji,+ ndị si n’ebe e nwere ili ncheta na-apụta, zutere ya, ha na-eme ihe ike nke ukwuu, nke na ọ dịghị onye nwere obi ike ịgafe n’okporo ụzọ ahụ.