Mkpughe 20:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ tụbakwara ya n’ime abis+ ahụ, mechie ya ma kaa ya akara mgbe ọ tụbasịrị ya, ka o wee ghara iduhie mba niile ọzọ ruo mgbe otu puku afọ ahụ gwụsịrị. Mgbe ihe ndị a gasịrị, a ga-atọpụ ya ruo nwa oge.+
3 Ọ tụbakwara ya n’ime abis+ ahụ, mechie ya ma kaa ya akara mgbe ọ tụbasịrị ya, ka o wee ghara iduhie mba niile ọzọ ruo mgbe otu puku afọ ahụ gwụsịrị. Mgbe ihe ndị a gasịrị, a ga-atọpụ ya ruo nwa oge.+