Luk 7:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mgbe Onyenwe anyị hụrụ ya, o nwere ọmịiko+ n’ebe ọ nọ, o wee sị ya: “Kwụsị ịkwa ákwá.”+