Mak 5:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ozugbo ọ batara, ọ sịrị ha: “N’ihi gịnị ka unu ji na-akpata ọgba aghara ma na-akwa ákwá? Nwatakịrị ahụ anwụbeghị, kama ọ na-ehi ụra.”+ Jọn 11:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ihe ndị a ka o kwuru, mgbe o kwusịrị ha, ọ sịrị: “Enyi anyị Lazarọs na-arahụ ụra, ma m na-eje ebe ahụ ịkpọte ya.”+ Ọrụ Ndịozi 7:60 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 60 O wee gbuo ikpere n’ala, jiri oké olu tie mkpu, sị: “Jehova, agụla mmehie a megide ha.”+ Mgbe o kwusịkwara nke a, ọ dara n’ụra ọnwụ. Ọrụ Ndịozi 13:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 N’ihi na n’ọgbọ nke ya, Devid+ mezuru uche Chineke nke Chineke kwupụtara ekwupụta, ọ dakwara n’ụra ọnwụ, e wee lie ya n’ebe e liri nna nna ya hà, o wee ree ure.+ 1 Ndị Kọrịnt 7:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Iwu ji nwunye n’oge niile di ya dị ndụ.+ Ma ọ bụrụ na di ya adaa n’ụra ọnwụ, o nweere onwe ya ịlụ onye ọ chọrọ, naanị n’ime Onyenwe anyị.+
39 Ozugbo ọ batara, ọ sịrị ha: “N’ihi gịnị ka unu ji na-akpata ọgba aghara ma na-akwa ákwá? Nwatakịrị ahụ anwụbeghị, kama ọ na-ehi ụra.”+
11 Ihe ndị a ka o kwuru, mgbe o kwusịrị ha, ọ sịrị: “Enyi anyị Lazarọs na-arahụ ụra, ma m na-eje ebe ahụ ịkpọte ya.”+
60 O wee gbuo ikpere n’ala, jiri oké olu tie mkpu, sị: “Jehova, agụla mmehie a megide ha.”+ Mgbe o kwusịkwara nke a, ọ dara n’ụra ọnwụ.
36 N’ihi na n’ọgbọ nke ya, Devid+ mezuru uche Chineke nke Chineke kwupụtara ekwupụta, ọ dakwara n’ụra ọnwụ, e wee lie ya n’ebe e liri nna nna ya hà, o wee ree ure.+
39 Iwu ji nwunye n’oge niile di ya dị ndụ.+ Ma ọ bụrụ na di ya adaa n’ụra ọnwụ, o nweere onwe ya ịlụ onye ọ chọrọ, naanị n’ime Onyenwe anyị.+