Matiu 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mgbe Jizọs nyesịrị mmadụ iri na abụọ ahụ na-eso ụzọ ya ntụziaka, o si ebe ahụ gawa izi ihe na ikwusa ozi ọma n’obodo ha dị iche iche.+ Mak 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha wee gaa na-ekwusa oziọma ka ndị mmadụ wee chegharịa;+
11 Mgbe Jizọs nyesịrị mmadụ iri na abụọ ahụ na-eso ụzọ ya ntụziaka, o si ebe ahụ gawa izi ihe na ikwusa ozi ọma n’obodo ha dị iche iche.+