Matiu 14:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mgbe ọ pụtara, ọ hụrụ oké ìgwè mmadụ; o wee nwee ọmịiko+ n’ebe ha nọ, o wee gwọọ ndị ha na-arịa ọrịa.+ Mak 6:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Mgbe ha pụtara, ọ hụrụ oké ìgwè mmadụ, ma o nwere ọmịiko+ n’ebe ha nọ, n’ihi na ha dị ka atụrụ na-enweghị onye na-azụ ha.+ O wee malite izi ha ọtụtụ ihe.+ Jọn 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma oké ìgwè mmadụ nọ na-eso ya, n’ihi na ha na-ahụ ihe ịrịba ama ndị ọ na-eme n’ahụ́ ndị ọrịa.+
14 Mgbe ọ pụtara, ọ hụrụ oké ìgwè mmadụ; o wee nwee ọmịiko+ n’ebe ha nọ, o wee gwọọ ndị ha na-arịa ọrịa.+
34 Mgbe ha pụtara, ọ hụrụ oké ìgwè mmadụ, ma o nwere ọmịiko+ n’ebe ha nọ, n’ihi na ha dị ka atụrụ na-enweghị onye na-azụ ha.+ O wee malite izi ha ọtụtụ ihe.+