1 Ndị Kọrịnt 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na anyị bụ ndị ha na Chineke na-arụkọ ọrụ.+ Unu bụ ubi Chineke nke a na-arụ ọrụ na ya,+ ụlọ nke Chineke na-ewu.+
9 N’ihi na anyị bụ ndị ha na Chineke na-arụkọ ọrụ.+ Unu bụ ubi Chineke nke a na-arụ ọrụ na ya,+ ụlọ nke Chineke na-ewu.+