Luk 16:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi ya, ọ sịrị ha: “Unu bụ ndị na-akpọ onwe unu ndị ezi omume n’ihu ụmụ mmadụ,+ ma Chineke maara obi unu;+ n’ihi na ihe dị elu n’etiti ụmụ mmadụ bụ ihe arụ n’anya Chineke.+
15 N’ihi ya, ọ sịrị ha: “Unu bụ ndị na-akpọ onwe unu ndị ezi omume n’ihu ụmụ mmadụ,+ ma Chineke maara obi unu;+ n’ihi na ihe dị elu n’etiti ụmụ mmadụ bụ ihe arụ n’anya Chineke.+