Matiu 23:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Otú ahụkwa ka unu onwe unu na-eyi ndị ezi omume n’anya ndị mmadụ,+ ma ime unu jupụtara n’ihu abụọ na mmebi iwu. Luk 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’oge ahụ, mgbe ọtụtụ puku ndị mmadụ gbakọtara nke na ha nọ na-azọ ibe ha ụkwụ, ọ malitere okwu ya site n’ibu ụzọ gwa ndị na-eso ụzọ ya, sị: “Lezienụ anya maka ihe iko achịcha+ ndị Farisii, ya bụ, ihu abụọ.+
28 Otú ahụkwa ka unu onwe unu na-eyi ndị ezi omume n’anya ndị mmadụ,+ ma ime unu jupụtara n’ihu abụọ na mmebi iwu.
12 N’oge ahụ, mgbe ọtụtụ puku ndị mmadụ gbakọtara nke na ha nọ na-azọ ibe ha ụkwụ, ọ malitere okwu ya site n’ibu ụzọ gwa ndị na-eso ụzọ ya, sị: “Lezienụ anya maka ihe iko achịcha+ ndị Farisii, ya bụ, ihu abụọ.+