Jọn 7:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Unu ga-achọ m,+ ma unu agaghị ahụ m, unu apụghịkwa ịbịa ebe m nọ.”+ Ndị Rom 9:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 ma Izrel edebelighị iwu ahụ, ọ bụ ezie na ha na-agbalị idebe iwu ezi omume.+ 1 Timoti 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Lụọ ezi ọgụ nke okwukwe.+ Jidesie ndụ ebighị ebi ahụ aka ike, nke bụ́ ihe mere e ji kpọọ gị, i wee mee ezi nkwupụta ihu ọha+ n’ihu ọtụtụ ndị àmà.
12 Lụọ ezi ọgụ nke okwukwe.+ Jidesie ndụ ebighị ebi ahụ aka ike, nke bụ́ ihe mere e ji kpọọ gị, i wee mee ezi nkwupụta ihu ọha+ n’ihu ọtụtụ ndị àmà.