Aịzaya 65:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Lee! Ndị ohu m ga-eti mkpu ọṅụ n’ihi na obi dị ha mma,+ ma unu onwe unu ga-eti mkpu ákwá n’ihi obi mwute, unu ga-akwa ákwá n’ihi ịda mbà na mmụọ.+ Matiu 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ma a ga-atụpụ ụmụ alaeze+ n’ọchịchịrị dị n’èzí. N’ebe ahụ ka ha ga-akwa ákwá ma taa ikikere ezé.”+ Matiu 13:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 ha ga-atụbakwa ha n’oké ọkụ.+ N’ebe ahụ ka ha ga-akwa ákwá ma taa ikikere ezé.+
14 Lee! Ndị ohu m ga-eti mkpu ọṅụ n’ihi na obi dị ha mma,+ ma unu onwe unu ga-eti mkpu ákwá n’ihi obi mwute, unu ga-akwa ákwá n’ihi ịda mbà na mmụọ.+
12 ma a ga-atụpụ ụmụ alaeze+ n’ọchịchịrị dị n’èzí. N’ebe ahụ ka ha ga-akwa ákwá ma taa ikikere ezé.”+