Matiu 23:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye ọ bụla nke na-ebuli onwe ya elu, a ga-eweda ya ala,+ onye ọ bụla nke na-eweda onwe ya ala, a ga-ebuli ya elu.+ Luk 18:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ana m asị unu, Nwoke a laruru n’ụlọ ya wee bụrụ onye ezi omume+ karịa nwoke ahụ; n’ihi na onye ọ bụla nke na-ebuli onwe ya elu, a ga-eweda ya ala, ma onye na-eweda onwe ya ala, a ga-ebuli ya elu.”+
12 Onye ọ bụla nke na-ebuli onwe ya elu, a ga-eweda ya ala,+ onye ọ bụla nke na-eweda onwe ya ala, a ga-ebuli ya elu.+
14 Ana m asị unu, Nwoke a laruru n’ụlọ ya wee bụrụ onye ezi omume+ karịa nwoke ahụ; n’ihi na onye ọ bụla nke na-ebuli onwe ya elu, a ga-eweda ya ala, ma onye na-eweda onwe ya ala, a ga-ebuli ya elu.”+