Matiu 22:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee zipụ ndị ohu ya ka ha gaa kpọọ ndị a kpọrọ òkù ịbịa oriri alụmdi na nwunye ahụ,+ ma ha ekweghị ịbịa.+
3 O wee zipụ ndị ohu ya ka ha gaa kpọọ ndị a kpọrọ òkù ịbịa oriri alụmdi na nwunye ahụ,+ ma ha ekweghị ịbịa.+