Matiu 26:69 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 69 Pita nọkwa ọdụ n’èzí, na mbara èzí ahụ; otu nwa agbọghọ na-eje ozi wee bịakwute ya, sị: “Gị onwe gị na Jizọs onye Galili na-anọ!”+ Mak 14:69 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 69 Mgbe nwa agbọghọ ahụ na-eje ozi hụrụ ya n’ebe ahụ, ọ malitekwara ịsị ndị guzo n’akụkụ: “Onye a bụ otu n’ime ha.”+ Luk 22:58 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 58 Mgbe obere oge gasịkwara, onye ọzọ nke hụrụ ya sịrị: “Gị onwe gị kwa bụ otu n’ime ha.” Ma Pita sịrị: “Nwoke m, abụghị m.”+
69 Pita nọkwa ọdụ n’èzí, na mbara èzí ahụ; otu nwa agbọghọ na-eje ozi wee bịakwute ya, sị: “Gị onwe gị na Jizọs onye Galili na-anọ!”+
69 Mgbe nwa agbọghọ ahụ na-eje ozi hụrụ ya n’ebe ahụ, ọ malitekwara ịsị ndị guzo n’akụkụ: “Onye a bụ otu n’ime ha.”+
58 Mgbe obere oge gasịkwara, onye ọzọ nke hụrụ ya sịrị: “Gị onwe gị kwa bụ otu n’ime ha.” Ma Pita sịrị: “Nwoke m, abụghị m.”+