Levitikọs 24:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ya mere, a ghaghị igbu onye kwuluru aha Jehova.+ Nzukọ ahụ dum aghaghị ịtụ ya nkume. A ga-egbu ma onye mbịarambịa ma nwa afọ n’ihi ikwulu aha Chineke.+
16 Ya mere, a ghaghị igbu onye kwuluru aha Jehova.+ Nzukọ ahụ dum aghaghị ịtụ ya nkume. A ga-egbu ma onye mbịarambịa ma nwa afọ n’ihi ikwulu aha Chineke.+