Jọn 19:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 E nwere ubi dị n’ebe ahụ a kpọgidere ya n’osisi. N’ubi ahụ, e nwere otu ili ncheta ọhụrụ,+ bụ́ ebe a na-elitụbeghị onye ọ bụla.
41 E nwere ubi dị n’ebe ahụ a kpọgidere ya n’osisi. N’ubi ahụ, e nwere otu ili ncheta ọhụrụ,+ bụ́ ebe a na-elitụbeghị onye ọ bụla.