Jọn 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma, Jizọs zara ha, sị: “Ihe m na-ezi abụghị nke m, kama ọ bụ nke onye zitere m.+ Jọn 8:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ya mere, Jizọs sịrị: “Ozugbo unu buliri+ Nwa nke mmadụ+ elu, mgbe ahụ ka unu ga-amara na ọ bụ m bụ ya,+ na adịghịkwa m eme ihe ọ bụla n’uche nke aka m;+ kama m na-ekwu ihe ndị a dị nnọọ ka Nna m kụziiri m.+
28 Ya mere, Jizọs sịrị: “Ozugbo unu buliri+ Nwa nke mmadụ+ elu, mgbe ahụ ka unu ga-amara na ọ bụ m bụ ya,+ na adịghịkwa m eme ihe ọ bụla n’uche nke aka m;+ kama m na-ekwu ihe ndị a dị nnọọ ka Nna m kụziiri m.+