Ekliziastis 11:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Dị nnọọ ka ị na-amaghị otú mmụọ si arụ ọrụ n’ọkpụkpụ dị n’afọ nwaanyị dị ime,+ n’otu aka ahụ ka ị na-amaghị ọrụ ezi Chineke, bụ́ onye na-eme ihe niile.+
5 Dị nnọọ ka ị na-amaghị otú mmụọ si arụ ọrụ n’ọkpụkpụ dị n’afọ nwaanyị dị ime,+ n’otu aka ahụ ka ị na-amaghị ọrụ ezi Chineke, bụ́ onye na-eme ihe niile.+