Jọn 5:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ihi na dị nnọọ ka Nna m nwere ndụ n’ime onwe ya,+ otú ahụ ka o mere ka Ọkpara ya nwee ndụ n’ime onwe ya.+ 1 Ndị Kọrịnt 15:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na dị nnọọ ka mmadụ niile na-anwụ n’ime Adam,+ otú ahụkwa ka a ga-eme ka mmadụ niile dị ndụ n’ime Kraịst.+
26 N’ihi na dị nnọọ ka Nna m nwere ndụ n’ime onwe ya,+ otú ahụ ka o mere ka Ọkpara ya nwee ndụ n’ime onwe ya.+
22 N’ihi na dị nnọọ ka mmadụ niile na-anwụ n’ime Adam,+ otú ahụkwa ka a ga-eme ka mmadụ niile dị ndụ n’ime Kraịst.+