Jọn 3:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Unu onwe unu ga-agbara m akaebe na m sịrị, Abụghị m Kraịst,+ kama, e zitere m ka m buru ya ụzọ bịa.+ Ọrụ Ndịozi 13:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma mgbe ozi Jọn na-agwụcha, ọ sịrị, ‘Gịnị ka unu chere na m bụ? Ọ bụghị m bụ ya. Kama, lee! e nwere onye na-abịa n’azụ m nke m na-erughị eru ịtọpụ akpụkpọ ụkwụ ya.’+
28 Unu onwe unu ga-agbara m akaebe na m sịrị, Abụghị m Kraịst,+ kama, e zitere m ka m buru ya ụzọ bịa.+
25 Ma mgbe ozi Jọn na-agwụcha, ọ sịrị, ‘Gịnị ka unu chere na m bụ? Ọ bụghị m bụ ya. Kama, lee! e nwere onye na-abịa n’azụ m nke m na-erughị eru ịtọpụ akpụkpọ ụkwụ ya.’+