28 Ya mere, mgbe Jizọs na-ezi ihe n’ụlọ nsọ, o tiri mkpu, sị; “Unu maara m, marakwa ebe m si.+ Abịaghịkwa m n’uche nke aka m,+ kama onye zitere m dị adị n’ezie,+ unu amaghịkwa ya.+
20 Jizọs zara ya, sị: “Agwara m ụwa okwu n’ihu ọha. M kụziri ihe mgbe niile n’ụlọ nzukọ nakwa n’ụlọ nsọ,+ bụ́ ebe ndị Juu niile na-ezukọta; ọ dịghịkwa ihe m kwuru na nzuzo.