Matiu 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mmụọ nsọ wee duru Jizọs banye n’ala ịkpa+ ka Ekwensu nwaa ya ọnwụnwa.+ Matiu 13:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 onye iro nke kụrụ ha bụ Ekwensu.+ Owuwe ihe ubi+ ahụ bụ ọgwụgwụ nke usoro ihe a,+ ndị ahụ na-ewe ihe ubi bụ ndị mmụọ ozi. 1 Pita 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Nweenụ uche ziri ezi, na-echenụ nche.+ Onye mmegide unu, bụ́ Ekwensu, na-ejegharị dị ka ọdụm na-ebigbọ ebigbọ, na-achọ onye ọ ga-eripịa.+ Mkpughe 12:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 E wee chụda dragọn ukwu ahụ,+ bụ́ agwọ mbụ ahụ,+ onye a na-akpọ Ekwensu+ na Setan,+ onye na-eduhie elu ụwa dum mmadụ bi;+ a chụdara ya n’ụwa,+ a chụdara ya na ndị mmụọ ozi ya.
39 onye iro nke kụrụ ha bụ Ekwensu.+ Owuwe ihe ubi+ ahụ bụ ọgwụgwụ nke usoro ihe a,+ ndị ahụ na-ewe ihe ubi bụ ndị mmụọ ozi.
8 Nweenụ uche ziri ezi, na-echenụ nche.+ Onye mmegide unu, bụ́ Ekwensu, na-ejegharị dị ka ọdụm na-ebigbọ ebigbọ, na-achọ onye ọ ga-eripịa.+
9 E wee chụda dragọn ukwu ahụ,+ bụ́ agwọ mbụ ahụ,+ onye a na-akpọ Ekwensu+ na Setan,+ onye na-eduhie elu ụwa dum mmadụ bi;+ a chụdara ya n’ụwa,+ a chụdara ya na ndị mmụọ ozi ya.