Luk 12:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 Ùnu chere na m bịara iweta udo n’elu ụwa? N’ezie, ana m asị unu, ee e, kama ọ bụ nkewa.+ Jọn 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọtụtụ ndị n’etiti ìgwè mmadụ ahụ nọ na-atamu ntamu banyere ya.+ Ụfọdụ na-asị: “Ọ bụ ezigbo mmadụ.” Ndị ọzọ na-asị: “Ọ bụghị ezigbo mmadụ, kama ọ na-eduhie ìgwè mmadụ a.” Jọn 7:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Ya mere, nkewa bilitere n’etiti ìgwè mmadụ ahụ banyere ya.+ Jọn 10:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Nkewa+ dapụtara ọzọ n’etiti ndị Juu n’ihi okwu ndị a.
12 Ọtụtụ ndị n’etiti ìgwè mmadụ ahụ nọ na-atamu ntamu banyere ya.+ Ụfọdụ na-asị: “Ọ bụ ezigbo mmadụ.” Ndị ọzọ na-asị: “Ọ bụghị ezigbo mmadụ, kama ọ na-eduhie ìgwè mmadụ a.”