Matiu 11:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’otu aka ahụ, Jọn bịara, ọ naghị eri ihe, ọ naghịkwa aṅụ ihe ọṅụṅụ,+ ma ndị mmadụ sịrị, ‘O nwere mmụọ ọjọọ’; Mak 3:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 O kwuru ihe a n’ihi na ha nọ na-asị: “O nwere mmụọ na-adịghị ọcha.”+ Luk 7:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 N’otu aka ahụ, Jọn Onye Na-eme Baptizim bịara, ọ naghị eri achịcha, ọ naghịkwa aṅụ mmanya, ma unu na-asị, ‘Mmụọ ọjọọ ji ya.’+
18 N’otu aka ahụ, Jọn bịara, ọ naghị eri ihe, ọ naghịkwa aṅụ ihe ọṅụṅụ,+ ma ndị mmadụ sịrị, ‘O nwere mmụọ ọjọọ’;
33 N’otu aka ahụ, Jọn Onye Na-eme Baptizim bịara, ọ naghị eri achịcha, ọ naghịkwa aṅụ mmanya, ma unu na-asị, ‘Mmụọ ọjọọ ji ya.’+