Matiu 27:60 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 60 liekwa ya n’ili ncheta ọhụrụ ya,+ nke o gwuru n’oké nkume. Mgbe ọ kwaara nnukwu nkume kwachie ọnụ ụzọ ili ncheta ahụ, ọ lara.+ Mak 15:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ya mere, ọ zụrụ ákwà linin ọma ma budata ya, were ákwà linin ọma ahụ fụọ ya ma lie ya+ n’ili+ e gwuru n’oké nkume; o wee kwara otu nkume kwachie ọnụ ụzọ ili ncheta ahụ.+
60 liekwa ya n’ili ncheta ọhụrụ ya,+ nke o gwuru n’oké nkume. Mgbe ọ kwaara nnukwu nkume kwachie ọnụ ụzọ ili ncheta ahụ, ọ lara.+
46 Ya mere, ọ zụrụ ákwà linin ọma ma budata ya, were ákwà linin ọma ahụ fụọ ya ma lie ya+ n’ili+ e gwuru n’oké nkume; o wee kwara otu nkume kwachie ọnụ ụzọ ili ncheta ahụ.+