Matiu 16:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jizọs wee zaa ya, sị: “Obi ụtọ na-adịrị gị, Saịmọn nwa Jona, n’ihi na ọ bụghị anụ ahụ́ na ọbara kpugheere gị ya, kama ọ bụ Nna m nke nọ n’eluigwe.+ Jọn 21:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe ha risịrị nri ụtụtụ, Jizọs sịrị Saịmọn Pita: “Saịmọn nwa Jọn, ị̀ hụrụ m n’anya karịa ihe ndị a?”+ O wee sị ya: “Ee, Onyenwe anyị, ị maara na m hụrụ gị n’anya nke ukwuu.”+ Ọ sịrị ya: “Na-azụ ụmụ atụrụ m.”+
17 Jizọs wee zaa ya, sị: “Obi ụtọ na-adịrị gị, Saịmọn nwa Jona, n’ihi na ọ bụghị anụ ahụ́ na ọbara kpugheere gị ya, kama ọ bụ Nna m nke nọ n’eluigwe.+
15 Mgbe ha risịrị nri ụtụtụ, Jizọs sịrị Saịmọn Pita: “Saịmọn nwa Jọn, ị̀ hụrụ m n’anya karịa ihe ndị a?”+ O wee sị ya: “Ee, Onyenwe anyị, ị maara na m hụrụ gị n’anya nke ukwuu.”+ Ọ sịrị ya: “Na-azụ ụmụ atụrụ m.”+