Matiu 26:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Unu maara na abalị abụọ taa, a ga-eme ememme ngabiga,+ a ga-enyefekwa Nwa nke mmadụ ka a kpọgide ya n’osisi.”+ Jọn 12:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma Jizọs zara ha, sị: “Oge awa eruwo ka e mee ka Nwa nke mmadụ dị ebube.+ Jọn 17:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jizọs kwuru ihe ndị a wee lelie anya n’eluigwe,+ sị: “Nna, oge awa ahụ eruwo; mee ka ọkpara gị dị ebube, ka ọkpara gị wee mee ka ị dị ebube,+
2 “Unu maara na abalị abụọ taa, a ga-eme ememme ngabiga,+ a ga-enyefekwa Nwa nke mmadụ ka a kpọgide ya n’osisi.”+
17 Jizọs kwuru ihe ndị a wee lelie anya n’eluigwe,+ sị: “Nna, oge awa ahụ eruwo; mee ka ọkpara gị dị ebube, ka ọkpara gị wee mee ka ị dị ebube,+