Jọn 16:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Esi m n’ebe Nna m nọ bịa, abịawokwa m n’ụwa. Ana m ahapụkwa ụwa, ana m alakwuru Nna m.”+ Jọn 17:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Anọkwaghị m n’ụwa, ma ha nọ n’ụwa,+ m na-abịakwutekwa gị. Nna dị nsọ, chee ha nche+ n’ihi aha gị nke i nyere m, ka ha wee bụrụ otu, dị ka anyị bụ otu.+
11 “Anọkwaghị m n’ụwa, ma ha nọ n’ụwa,+ m na-abịakwutekwa gị. Nna dị nsọ, chee ha nche+ n’ihi aha gị nke i nyere m, ka ha wee bụrụ otu, dị ka anyị bụ otu.+