Jọn 12:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 A na-ekpe ụwa a ikpe ugbu a; ugbu a, a ga-achụpụ+ onye na-achị ụwa a.+ Jọn 14:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Mụ na unu agakwaghị ekwu ọtụtụ okwu, n’ihi na onye na-achị+ ụwa na-abịa. O nweghịkwa ike n’ebe m nọ,+
30 Mụ na unu agakwaghị ekwu ọtụtụ okwu, n’ihi na onye na-achị+ ụwa na-abịa. O nweghịkwa ike n’ebe m nọ,+