Jenesis 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Adam na nwunye ya bụ́ Iv wee nwee mmekọahụ, o wee tụrụ ime.+ Ka oge na-aga, ọ mụrụ Ken+ wee sị: “Amụtawo m nwoke site n’enyemaka Jehova.”+ Ndị Hibru 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na anyị onwe anyị bụ́ ndị nwere okwukwe na-abanye n’izu ike ahụ, dị nnọọ ka o kwuru, sị: “Ya mere, aṅụrụ m iyi+ n’iwe m, sị, ‘Ha agaghị abanye+ n’izu ike m,’”+ ọ bụ ezie na ọrụ ya gwụsịrị+ malite mgbe a tọrọ ntọala ụwa.+
4 Adam na nwunye ya bụ́ Iv wee nwee mmekọahụ, o wee tụrụ ime.+ Ka oge na-aga, ọ mụrụ Ken+ wee sị: “Amụtawo m nwoke site n’enyemaka Jehova.”+
3 N’ihi na anyị onwe anyị bụ́ ndị nwere okwukwe na-abanye n’izu ike ahụ, dị nnọọ ka o kwuru, sị: “Ya mere, aṅụrụ m iyi+ n’iwe m, sị, ‘Ha agaghị abanye+ n’izu ike m,’”+ ọ bụ ezie na ọrụ ya gwụsịrị+ malite mgbe a tọrọ ntọala ụwa.+