Jeremaya 7:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ụlọ a nke a kpọkwasịrị aha m+ ọ̀ ghọworo unu ọgba nke ndị na-apụnara mmadụ ihe?+ Lee, mụ onwe m ahụwo ya,” ka Jehova kwuru.+ Matiu 21:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee sị ha: “E dere, sị, ‘A ga-akpọ ụlọ m ụlọ ekpere,’+ ma unu na-eme ya ọgba nke ndị na-apụnara mmadụ ihe.”+ Mak 11:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 kama ọ nọ na-ezi ihe, sị: “Ọ̀ bụ na e deghị, sị, ‘A ga-akpọ ụlọ m ụlọ ekpere+ dịịrị mba niile’?+ Ma unu emewo ya ọgba nke ndị na-apụnara mmadụ ihe.”+ Luk 19:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 sị ha: “E dere, sị, ‘Ụlọ m ga-abụkwa ụlọ ekpere,’+ ma unu mere ya ọgba nke ndị na-apụnara mmadụ ihe.”+
11 Ụlọ a nke a kpọkwasịrị aha m+ ọ̀ ghọworo unu ọgba nke ndị na-apụnara mmadụ ihe?+ Lee, mụ onwe m ahụwo ya,” ka Jehova kwuru.+
13 O wee sị ha: “E dere, sị, ‘A ga-akpọ ụlọ m ụlọ ekpere,’+ ma unu na-eme ya ọgba nke ndị na-apụnara mmadụ ihe.”+
17 kama ọ nọ na-ezi ihe, sị: “Ọ̀ bụ na e deghị, sị, ‘A ga-akpọ ụlọ m ụlọ ekpere+ dịịrị mba niile’?+ Ma unu emewo ya ọgba nke ndị na-apụnara mmadụ ihe.”+
46 sị ha: “E dere, sị, ‘Ụlọ m ga-abụkwa ụlọ ekpere,’+ ma unu mere ya ọgba nke ndị na-apụnara mmadụ ihe.”+