18 “‘Onye Naziraịt ahụ ga-akpụ+ isi o ji bụrụ onye Naziraịt n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute, ọ ga-ekporo ntutu isi o ji bụrụ onye Naziraịt wụnye n’ọkụ nke na-ere n’okpuru anụ àjà udo ahụ.
18 Otú ọ dị, mgbe Pọl nọkwuru ọtụtụ ụbọchị, ebe ọ bụ na ọ kpadara ntutu isi+ ya na Senkrea,+ n’ihi na o nwere nkwa o kwere, ọ sịrị ụmụnna ahụ ka e mesịa ma soro ụgbọ mmiri gawa Siria, Prisila na Akwịla sokwa ya.