1 Ndị Kọrịnt 9:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ya mere, n’ebe ndị Juu nọ,+ adịrị m ka onye Juu, ka m wee rite ndị Juu n’uru; n’ebe ndị nọ n’okpuru iwu nọ, adịrị m ka onye nọ n’okpuru iwu,+ ọ bụ ezie na mụ onwe m anọghị n’okpuru iwu,+ ka m wee rite ndị nọ n’okpuru iwu n’uru.
20 Ya mere, n’ebe ndị Juu nọ,+ adịrị m ka onye Juu, ka m wee rite ndị Juu n’uru; n’ebe ndị nọ n’okpuru iwu nọ, adịrị m ka onye nọ n’okpuru iwu,+ ọ bụ ezie na mụ onwe m anọghị n’okpuru iwu,+ ka m wee rite ndị nọ n’okpuru iwu n’uru.