Ọrụ Ndịozi 5:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ma otu nwoke biliri na Sanhedrin, onye Farisii aha ya bụ Gameliel,+ bụ́ onye na-akụzi Iwu, onye ndị Juu niile na-asọpụrụ, ma nye iwu ka a kpọpụ ndị ikom ahụ n’èzí ruo nwa oge.+
34 Ma otu nwoke biliri na Sanhedrin, onye Farisii aha ya bụ Gameliel,+ bụ́ onye na-akụzi Iwu, onye ndị Juu niile na-asọpụrụ, ma nye iwu ka a kpọpụ ndị ikom ahụ n’èzí ruo nwa oge.+