Ndị Galeshia 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 m nọkwa na-enwe ọganihu dị ukwuu n’okpukpe ndị Juu karịa ọtụtụ n’ime ndị ọgbọ m, bụ́ ndị agbụrụ m,+ ebe m na-anụrụ ọdịnala+ nna m hà ọkụ n’obi+ nke ukwuu karị. Ndị Filipaị 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 n’ihe banyere ịnụ ọkụ n’obi, akpagburu m ọgbakọ;+ n’ihe banyere ezi omume dị ka iwu si dị, abụ m onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta.
14 m nọkwa na-enwe ọganihu dị ukwuu n’okpukpe ndị Juu karịa ọtụtụ n’ime ndị ọgbọ m, bụ́ ndị agbụrụ m,+ ebe m na-anụrụ ọdịnala+ nna m hà ọkụ n’obi+ nke ukwuu karị.
6 n’ihe banyere ịnụ ọkụ n’obi, akpagburu m ọgbakọ;+ n’ihe banyere ezi omume dị ka iwu si dị, abụ m onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta.